N’ụlọ nke Dinwenụ ka m ga-ebi ebebe [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘N’ụlọ nke Dinwenụ ka m ga-ebi ebebe‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns composed from Psalm 23 which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
N’ụlọ nke Dinwenụ ka m ga-ebi ebebe Lyrics
N’ụlọ nke Dinwenụ, ka m g’ebi ebebe ebebe.
1. Chineke bụ onye nche m onwekwaghị ihe m g’achọ. Ebe ahịhịa ndụ juru eju, ka ọ na-enye m ezumike, ọ na-eduga m na mmiri, ka m zuru ike ka m wee kutekwa ume.
2. Ọ na-edu m n’ụzọ kwụọtọ ọ na-eme ka aha ya siri dị, ọ bụrụgodụ na m na-aga n’ọchịchịị egwe ọbụla agaghị atụ m. Iji mkpara na ngu gị nọdebe m, ọbụ ha na-enye m añụrị.
3. Iji aka gị kwadooro m nri, nke m ga-eri n’ihu ndị iro m. Iji aka gị tee m ude n’isi iko mmanya m ejula n’ọnụ.
4. Ịhụnanya na obiọma ga na-eso m, ụbọchị ndụ m nile, aga m ebi, na nke Chineke biri na ya, ebebe ebebe.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Ahapụkwala m Chukwu m
- Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka
- Dibenụ edi ụnụ Alụla Egwu
- Ekwere m na Mbilite n’ọnwụ
- Nara Mkpụrụobi Nwaodibo Gị
- Yọbaranụ ndị Nwụrụ anwụ
- Anyị Bịara Abịa n’elu ụwa
- Otu Ụbọchị na be Gị ka Mma
- Onye kere Ụwa biko nabata obi Nwaodibo Gị
- Onyenweanyị Chetakwa m n’ala Eze Gi
- Onye Mmehie kulie Chegharịa
- Aga m Ekuli lachighakwuru Nna mụ
- Werenụ Anya n’ele Jesu
- Gosi m Ebere Gị abụ m Onye furu efu
- Leenụ ya ihe Anyị bụ ka ọbụ na mbụ
- N’ụlọ nke Dinwenụ ka m ga-ebi ebebe
- Bịanụ Zuru Ike
- Bịakwute Chineke Gị
- Chegharịzie na oge na-Agwụ agwụ
- Dị Nkwadebe Arahụla ụra
- E Nyere m ha n’efu
- Ezenwanyị O Marịa
- Jesu Ndo
- Nna Zanụ m Ọsọsọ
- Nna Zọpụta m n’ihi Ebere Gị
- Nne Lee Nwa Gị
- Onyenwe m Lee m
- Were Ọbara Gị Sachaa m