Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa Lyrics

1. Ọ bụ maka anyị Chukwu Nwa,

Ka Nne gị yọrọ gị Grasịa

Were afọma gị gbaghara

Mmehie nile nke ha mere.

2. Ụnụ ndị otu itenanị

Bụ ndị mmụọma nọ n’añụrị

Wer’kwanụ ihe dị egwu.

Ka nke ochie, ka nke g’adịnụ.

3. Ndị ozi Jesu, na ndị amụma

K’ụnụ jee n’ihu Chukwu Nwa.

Gaa yọbara anyị onye-ikpe,

K’O wee mere anyị ebere.

4. Ndị egburu egbu maka Jesu,

Ndị raalụ sọsọ ife Chukwu

Natara ndụ ebebe

Kpọbatanụ anyị n’eluigwe.

5. Ụnụ virgin nwer’obi ọcha

Ndị nile megoro ọpịpịa

Ụnụ nọ n’eluigwe kịta.

Ka ụnụ yọbar’anyị taa.

6. Zọpụtanụ ndị na-ekwero

Okwu Jesu, n’okwu Nzukọ

ka otu Nna, ji anyị na ha

N’ime Nzukọ dị n’elu ụwa. Amen.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns