O Paradise O Paradise [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘O Paradise O Paradise‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
O Paradise O Paradise Lyrics
Chorus: Ọ bụ ebe ndị ọma na ahụ Chukwu anya,
Ga-anọ sọ na añụrị Na ngọzi ebebe.
1. O Paradise, O Paradise
Ebe anyị ga-ezu ike
Ebe anyị ga-anọ na ndokwa
Na otito nke Chukwu.
2. O Paradise, O Paradise
Ike agwụla m na ebe a
Ụwa jupụta na ahụhụ
Sọ ngị bụ ụlọ be anyị.
3. O Paradise, O Paradise
Ụlọ añụrị dị nsọ
Ebe anyị ga-eso ndịmmụọma
Na-ekwe ukwe otito.
4. O Paradise, O Paradise
Achọrọ m ka nhụ Jesu
Achọrọ m ka m binyere Jesu
Na-ala eze nke ebebe.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Cheta m Onyenwe m
- Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ
- Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta
- Chukwu biko Ewezila iwe
- Eluigwe ga-abụ Ụgwọ
- Eligwe Obodo Anyị
- Etum ka Anyị bụ
- Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ
- Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe
- Ezumike Ebebe
- Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ
- Jerusalem Ụlọ Ndokwa
- Ka ndị Mmụọozi duba Gị na Paradise
- Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha
- Ndị Nsọ nke Chineke
- Nara nara Aja biko Chukwu
- Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ
- O Paradise O Paradise
- Ha nọ na-ezu Ike
- Ike Agwụwo Ọnwụ
- Ihe Obiọma biko Dube m
- Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ
- Obe Nsọ na-amụba n’ụwa
- Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe
- Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa
- Nna ka E mee Uche Gị
- Anyị nwere Olileanya