Obe Nsọ na-amụba n’ụwa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Obe Nsọ na-amụba n’ụwa‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Obe Nsọ na-amụba n’ụwa Lyrics

1. Obe nsọ na amụba n’ụwa bụ ihe omimi nke nzọpụta,

Chukwu dị ndụ nwụrụ n’elu ya,

K’Owee nye ndụ site n’ọnwụ ya.

2. Ewere ọnụ dị nkọ nke ube,

Wee maa Dinwenụ anyị n’obi

Ka mmee na mmiri rudata

Ka ọwụchapụ njọ dị n’ụwa.

3. Mụbaa, obe, na ụwa nile,

Nke Etere mme nnukwu Eze,

Ngị ka Dinwenụ họtara,

Ka ihe ndị nke ya n’oge ọnwụ.

4. Ekele, obe, ndụ anyị

Tụkwasa amara, runye na obi ndị ezi-omume

Wụchapụ mmehie ndị ọzọ nile.

5. Mmụọ nile etooo gị tata,

Onye nyere anyị mgbapụta

Tụkwasa ụgwọ n’eluigwe

Nye ndị Nzukọ mmeri nke obe.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns