Onye kere Ụwa biko nabata obi Nwaodibo Gị [Complete Hymn with Lyrics]

Onye kere Ụwa biko nabata obi Nwaodibo Gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Onye kere Ụwa biko nabata obi Nwaodibo Gị‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Onye kere Ụwa biko nabata obi Nwaodibo Gị Lyrics

s.s.m:m:d.f/m:-:m:d/r:l,:d:s,.s,:d:-:-:-/s:m:d:f/

m:m:m:-/d:m:r:r/r:-:-:-/m.s:-.m:d:f/r:d:m:-/

d:d:m:m/d:-:m:-/r:m:r:-/d:-:-:-//

Chorus: Onye kere ụwa biko nabata obi nwa odibo Gị,

Biko Nna ejila iwe zute ya n’ezi

wer’ebere kwe k’ọbata n’obodo ọma ahụ bụ Jerusalem.

1. Onyenweanyị gbaghara, onweghị onye pụrụ izu oke n’ihu Gị, beere sọ ma ọnatara n’aka Gị mgbaghara nke njọ.

2. Ụwa agafe-go, ihe nile dị n’ụwa agafe-go. Enwerọzi m onye inyeaka ọzọ beere sọ Gị.

3. Ahụ m bụzi nri ahụhụ, mụnwa onye dịbu ndụ n’oge gar’aga, bụzi nri anụmanụ. Onyenwe m cheta mo, cheta mo Nna enweọzi m ike ọzọ.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X