Onye m Chiri Eze [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Onye m Chiri Eze‘ is one of the popular Igbo Catholic Ordination hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Onye m Chiri Eze Lyrics

d’.d’:-.s:s/m.l:-.f:f.f/s.s:-.s:m/-:-:-.s/s:r.f:m/

m:-:-.s/s:s.l:f/m:-.s:-.s/s:r.f:m/m:-:-//

Chorus: Onye m chiri eze ka m kwụbara n’elu zion ugwu nke m dị asọ, ugwu nke m dị asọ ugwu nke m dị asọ.

1. Kedụ ihe mba niile na-emere mkpọtụ. Kedu ihe ndị mmadụ na-agbara izu na-enweghị isi.

2. Ndịeze nke ụwa adịla nkwadebe. Ndị na-achị ụwa agbakọla izu, ka ha megide Onyenwanyị na onye o tere mmanụ.

3. Ndị na-achị ụwa agbala izu kwube ka anyị tibie agbụ ha kedoro anyị. Ka anyị dọbie ụdọ ha madoro anyị.

4. Chukwu nọ n’eluigwe na-amụnụ ha amụ. Dinwenụ na-enye ha mkparị.

5. Emecha ịga-ejenụ ịga agwa ha okwu. Ọ ga-eji iwe na ọnụma baara ha mba.

6. Ka m kwube Dinwenụ maara m iwu were sị mụ oke nwa m ka ịbụ. Amụrụ gị taa.

7. Rịọba m arịrịọ, ihe sọrọ gị, aga enyenụ gị mba niile ka irite ha n’ekpe. Njedebe nile nke ụwa ga-abụ oke gị.

Other Catholic Igbo Ordination Hymns

Other Catholic Hymns