Onyenweanyị Chetakwa m n’ala Eze Gi [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Onyenweanyị Chetakwa m n’ala Eze Gi‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Onyenweanyị Chetakwa m n’ala Eze Gi Lyrics
Antiphon: Onyenweanyị chetakwa m cheta, cheta m cheta m cheta m, cheta, Onyenweanyị, chetakwa m n’alaeze Gị.
1. N’ime onunu ka m nọ etiku gị mkpu akwa. Dinwenụ chee ntị n’arịrịọ m chee ntị nụrụ mkpu akwa m.
2. Dinwenụ ịtụkọba njọ nile, onye g’akwụdo? Mana inwere obi ịgbaghara njọ n’ihi ya eji m ugwu na nsọpụrụ ege Gị.
3. E nwere m nchekwube na Dinwenụ, mkpụr’obi m chekwubere n’okwu ya. Mkpụrụobi m na-enwe agụụ, ndị nche abalị nwere chi ofufo, ndị Israel enwee agụụ Dinwenụ.
4. Isobe Dinwenụ ị ga-enwe nzọpụta n’uju n’ihina Dinwenụ dị ebere. Ọbụ ya g’agbapụta ndị Isreal na njọ ha.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Ahapụkwala m Chukwu m
- Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka
- Dibenụ edi ụnụ Alụla Egwu
- Ekwere m na Mbilite n’ọnwụ
- Nara Mkpụrụobi Nwaodibo Gị
- Yọbaranụ ndị Nwụrụ anwụ
- Anyị Bịara Abịa n’elu ụwa
- Otu Ụbọchị na be Gị ka Mma
- Onye kere Ụwa biko nabata obi Nwaodibo Gị
- Onyenweanyị Chetakwa m n’ala Eze Gi
- Onye Mmehie kulie Chegharịa
- Aga m Ekuli lachighakwuru Nna mụ
- Werenụ Anya n’ele Jesu
- Gosi m Ebere Gị abụ m Onye furu efu
- Leenụ ya ihe Anyị bụ ka ọbụ na mbụ
- N’ụlọ nke Dinwenụ ka m ga-ebi ebebe
- Bịanụ Zuru Ike
- Bịakwute Chineke Gị
- Chegharịzie na oge na-Agwụ agwụ
- Dị Nkwadebe Arahụla ụra
- E Nyere m ha n’efu
- Ezenwanyị O Marịa
- Jesu Ndo
- Nna Zanụ m Ọsọsọ
- Nna Zọpụta m n’ihi Ebere Gị
- Nne Lee Nwa Gị
- Onyenwe m Lee m
- Were Ọbara Gị Sachaa m