Otu Ụbọchị na be Gị ka Mma [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Otu Ụbọchị na be Gị ka Mma‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Otu Ụbọchị na be Gị ka Mma Lyrics
s:m:d.d/d:r:d/l:s:-/s.s:s:m/d:r:r/d:-:-//
Otu ụbọchị na be gị ka mma
Karịa nnụnụ n’ebe ọzọ.
1. Ka m si hụ ụlọ gị n’anya Chukwu igwe ndị agha ka mkpụr’obi m si achọ na-agbagharị maka ụlọ nke Chineke mkpụl’obi mo na ahụ mo na-ekwere Chukwu dị ndụ ukwe añụrị.
Refrain: Onye nwe m na Chukwu mo
2. Eleke achọta ụmụ ya
Ayoro achọtago akwụ mak’ụmụ ya
N’ebe altar gị Chukwu nke igwe ndị agha
Eze m na chukwu. Ref./Ch.
3. Añụrị bụ nke ndị bi n’ụlọ gị na-ekwe ukwe otito gị ebebe, añụrị bụ nke ndị ike ha dị na gị ndị obi ha dị na Zion. Ref/Ch.
4. Otu ụbọchị na be gị ka mma
Karịa nnụ ụbọchị abụọ na ọgụ iri n’ebe ọzọ
Sọọsọ ịkwụrụ n’ọnụ ụzọ ụlọ Chukwu ka mma
Karịa ibi n’etiti ndị ajọ mmadụ. (Ref/Ch).
5. N’ihi na Chukwu bụ onyeọgụ
Na onye nchedo anyị
Onye na-enye amara n’otito
Chukwu anaghị ajụ ndị enweghị nkọcha iheọma ọbụla. (Ref/Ch).
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Ahapụkwala m Chukwu m
- Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka
- Dibenụ edi ụnụ Alụla Egwu
- Ekwere m na Mbilite n’ọnwụ
- Nara Mkpụrụobi Nwaodibo Gị
- Yọbaranụ ndị Nwụrụ anwụ
- Anyị Bịara Abịa n’elu ụwa
- Otu Ụbọchị na be Gị ka Mma
- Onye kere Ụwa biko nabata obi Nwaodibo Gị
- Onyenweanyị Chetakwa m n’ala Eze Gi
- Onye Mmehie kulie Chegharịa
- Aga m Ekuli lachighakwuru Nna mụ
- Werenụ Anya n’ele Jesu
- Gosi m Ebere Gị abụ m Onye furu efu
- Leenụ ya ihe Anyị bụ ka ọbụ na mbụ
- N’ụlọ nke Dinwenụ ka m ga-ebi ebebe
- Bịanụ Zuru Ike
- Bịakwute Chineke Gị
- Chegharịzie na oge na-Agwụ agwụ
- Dị Nkwadebe Arahụla ụra
- E Nyere m ha n’efu
- Ezenwanyị O Marịa
- Jesu Ndo
- Nna Zanụ m Ọsọsọ
- Nna Zọpụta m n’ihi Ebere Gị
- Nne Lee Nwa Gị
- Onyenwe m Lee m
- Were Ọbara Gị Sachaa m