Regina Caeli Prayer in Igbo

Here is Regina Caeli Prayer in Igbo Language which is said by Catholic faithful by 12:00 and 6:00 from Easter Sunday till the mid-day or eve of Pentecost.

Regina Caeli Prayer in Igbo

V. Ñụrịba Ezenwanyị nke eluigwe.

R. Alleluia.

V. Maka na Onye nke itosịrị Ị bụ Nne ya.

R. Alleluia.

V. E sila n’ọnwụ bilie dịka O si kwu.

R. Alleluia.

V. Rịọbara anyị Chukwu arịrịọ

R. Alleluia

V. Ñụrịba ka I golibe O Virgin Marịa

R. Alleluia

V. Maka na Dinwenụ anyị e sila n’ọnwụ bilie ezie

R. Alleluia.

ARỊRỊỌ

O Chukwu onye Ọ sọrọ inye ụwa añụrị site na mbilite n’ọnwụ nke nwa Gị, Dinwenụ anyị Jesu Kristi, Anyị na-arịọ Gị ka I site n’arịrịọ nke Nne anyị dị asọ bụ Virgin Marịa wetara ụwa añụrị nke ndụ ebebe. Site na Kristi Dinwenụ anyị Amen.

V. Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ…(ugboro atọ)

R. Etu ọdị n’izizi na kịta na ekpo nile na ụwa ebebe, Amen.

V. Ka mkpụrụobi ndị nile kwerenụ gara aga

R. Site n’ebere nke Chukwu ka ha zuru ike na ndukwa, Amen.

Regina Caeli Prayers

Categorized in:

Catholic Prayers,