Werenụ Anya n’ele Jesu [Complete Hymn with Lyrics]

Werenụ Anya n’ele Jesu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Werenụ Anya n’ele Jesu‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Werenụ Anya n’ele Jesu Lyrics

s:d’:-:d’/s:-:-:-/f:s:-:s/m:-:-:-//

1. Ụnụ bụ ndị nọ n’elu ụwa

N’ime ahụhụ na mkpa.

Mgbe nchekwube ji benata

Ekpo obi wute ụnụ.

Chorus: Werenụ anya n’ele Jesu

N’ebe okoro n’elu obe

Ọ gbasaranụ aka

K’o wee nara ụnụ.

2. Mgbe ndị b’ụnụ ji hapụ ụwaa

Sọsọ ụnụ wee na-anọ

Jidesienụ obi ike,

lote: Jesu nọ n’elu obe.

3. Mgbe ụbọchị ọnwụ ụnụ ji bịa

Ikpe na-atụ ụnụ egwu

Jidenụ nchekwube n’ele

Jesu nọ n’elu obe.

4. Bịakwutenụ M ụnụ nile,

Ndị ihe na-anyịsi ike,

Ndị a na-ebogbu n’ahụhụ

Ụnụ ncha ga-ezuike.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X