Yọbaranụ ndị Nwụrụ anwụ [Complete Hymn with Lyrics]

Yọbaranụ ndị Nwụrụ anwụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Yọbaranụ ndị Nwụrụ anwụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Yọbaranụ ndị Nwụrụ anwụ Lyrics

1. Yọbaranụ ndị nwụrụ anwụ

Lotanụ ha ekpo nile.

Bụ ndị b’ụnụ, ndị b’ụnụ’zọ

Jee n’ihu nnukwu onye Ikpe.

Chorus: Chukwu mere ha ebere

Ngị nchekwube nke ha

N’anara ha n’eluigwe

N’añụrị ngị na ndokwa.

2. Chukwu onye gbapụtara

Ndị nile Ngịnwa kere.

Gbaghara njọ ha megara

Wụchaa ha atụtụ nke njọ.

3. Chukwu gee ntị na arịrịọ ga

Anyị bụ ụmụ gị n’arịọlụ.

Ụmụ nna anyị ndị nwụr’anwụ

Si n’ọkụ wee napụ ha.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X