Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns composed by Spiritans which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m Lyrics
m:s:s:-/f:-:r:-/m:-:-:-/m:s:m:f/r:-:-:-/d:-:-:-(bass s,.l,:,:s,:-)
Chorus: Bịa mmụọ nsọ bịa bịa biri n’obi m
d’:d:l:t/s:-:-:-/l:-:s:-/s:-:-:-/m:s:m:f/r:-:l,:-/d:-:(bass d:t,/l,:-:s,:-)/
1. Onye okike ụwa mmụọ dị nsọ anyị na-arịọ gị bịa.
2. Onye ntasiobi ngọzi Chukwu anyị na-arịọ gị bịa.
3. Nye anyị amamihe, nye anyị nghọta, nye anyị alo, nye anyị ike.
4. Ewezuga enyemaka gị onweghị ihe fọrọ na mmadụ mma ya niile abụrụ nkịtị.
5. Nye anyị ọmụma n’obi dị asọ, na egwu nke Chukwu.
6. Mmiri nke ndụ ezigbo ịhụnanya.
7. Anyị ehiewụzọ na mgbagwoju anya Chukwu nna biko bịa.
8. Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ nsọ kịta n’ụwa ebighịebi.
Other Igbo Easter Hymns
- Kristi Ebilitewo
- Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ
- Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m
- Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị
- Jesu Kristi Bilitenụ
- Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ka Anyị Ñurịa Okwukwe Anyị Enwego isi
- Onye bi n’igwe Mee Ebere
- Kristi Kulitere n’ọnwụ
- Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ
- Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike
- Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile
- Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị
- Ụwa nile Goribe
- Ụwa nile Ñụrịa
- Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo
- Ñụrịanụ Kristi Ebilitego