Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ Lyrics
s:-.d’:-:d’/l:d’.t:l:s/l:-:s:-/s:-:-:-//
Chorus: Bịa O mmụọ kachasị Nsọ si n’eligwe zidata íhé gị n’obi anyị bịa bịa bịa bịa O Nna ndị ogbenye bịanụ k’inye anyị onyinye bịa bụrụ íhé nke obi.
1. Onye ntasị obi bịa bịa bịa onye ọbịa dị ụtọ, Onye na-enye añụrị ezum’ike, ezumike ma ike gwụ oyi n’oge ekpom’ọkụ n’oge ekpom ọkụ n’oge ekpom’ọkụ ntasị obi na nsogbu.
2. O íhé mmụọ dị ngọzi chabata chabata chabata n’ime obi ndị nile kwere na Gị e wepụ onyinye gị ewepụ onyinye gị gịnị fọrọ na mmadụ onweghị ihe ga-adị mma.
3. Sachapụ atụtụ njọ sachapụ atụtụ njọ gbaa mmiri n’obi dị ọkụ gwụọ ọrịa nke na-arịa anyị hulata obi isi ike hulata obi isi ike kpalite obi jụrụ oyi ji chizie ụkwụ na-agahie.
4. Nye ndị kwere n’okwu gị ndị chekwubere na gị Onyinye asaa nke gị mgbe anyị ga-ahapụ ụwa, mgbe anyị g’ahapụ ụwa dubata anyị n’añụrị dị ebebe Amen Alleluia, alleluia, alleluia. alleluia, alleluia, alleluia, Alleluia, alleluia, alleluia. alleluia, alleluia, alleluia, alleluia.
Other Igbo Easter Hymns
- Kristi Ebilitewo
- Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ
- Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m
- Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị
- Jesu Kristi Bilitenụ
- Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ka Anyị Ñurịa Okwukwe Anyị Enwego isi
- Onye bi n’igwe Mee Ebere
- Kristi Kulitere n’ọnwụ
- Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ
- Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike
- Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile
- Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị
- Ụwa nile Goribe
- Ụwa nile Ñụrịa
- Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo
- Ñụrịanụ Kristi Ebilitego