Catholic Prayer before a Crucifix in Igbo Language

Here is Catholic Prayer before a Crucifix in Igbo Language. These prayers are recommended to be said by Catholic faithful while before a crucifix.

V. Emegidekwala anyị, O Onyenweanyị etu njọ anyị mere ha.

R. Ejikwala ka mmehie anyị ha wee kwụghachi anyị ụgwọ.

AYỊYỌ

Ledu, O Jesu kasị afọ-ọma na ụsọ, ewelụ m onwe m sekpulu n’iru Gị Na-ayọ Gị na nnukwu agụụ nke mkpụl’obi m, K’itinye n’ime obi m ike ị na-eto k’okwukwe, na nchekwube, n’ịfụnanya, n’ezigbo ebele maka njọ m, n’izuzu sil’ike nke mmegha ka m nọ kịta, n’eche, na-elo n’ime obi m mak’ọnya, ise nke Ị dị oke ọnụ, na nnukwu ebele na mwute nke mkpụl’obi m. N’ofu iru afụ ka m na-afụ ọnya ise Ngị dị oke ọnụ anya, ana m echeta ife onye-amụma, bụ David kwulu n’afa Ị n’ebe Ị nọ sị: fa kpọpulu aka m na ụkwụ m, gụọ ọkpụkpụ m nile ọnụ.

Nna anyị nọ n’eluigwe… Ekene Marịa… Otito dịrị Nna…

Ugbolu Ise maka Pope na Nzukọ Nsọ Katolik.

Other Catholic Prayers

Categorized in:

Catholic Prayers,