Chukwu biko Ewezila iwe [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu biko Ewezila iwe‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu biko Ewezila iwe Lyrics

d.d:-.m:d/l,.l,:l,.l,:-/s,.s,:-.m:t,.r/d:-:-/

Chorus: Chukwu biko ewezila iwe

Nna gbaghara mo,

Biko, biko achụpụna mo

n’alaeze Gị Chukwu.

1. Emehiela m megide Chineke Onye kacha afọma

Onye ebere, onye ebere lezie m anya Chukwu.

2. Onye ker’ụwa ịmatawo n’arụ anyị esighị ike

Ma site n’ebere gị Nna anyị g’ahụ Gị Chukwu.

3. Akpụ gị ka nwatụrụ nke jekọ ebe aga egbu ya,

ma ngị ekwughị okwu ma ngị egheghị ọnụ maka nzọpụta mo.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns