Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns composed by G. Mmuo which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị Lyrics (Key E)
s:s:s/m:-:-/s.s:-.m:-.l/s:-:-/s.d:-s:l/f.r.m:-/m.s:-.r:f/m:-:-//
Chorus: Chukwu Mmụọ Nsọ anyị na-arịọ gị were onyinye asaa gị bịa leta anyị.
1. Biko Mmụọ Nsọ nye anyị amamihe k’anyị were mara ihe nke ụwa chọba nke eligwe.
2. Chukwu Mmụọ Nsọ nye anyị nghọta iji nwe íhé n’obi anyị wee mata eziokwu nke nzukọ.
3. Chukwu onye amara nye anyị alo k’anyị wee họrọ ihe ga-enyekari gị otito nye anyị nzọpụta.
4. Chukwu Mmụọ Nsọ nye anyị ike k’anyị wee merie ọnwụnwa dịchir’anyị ụzọ nzọpụta.
5. Chukwu onye amara nye anyị ọmụma iji ma ụzọ anyị ga-eso na ajọ ihe anyị ga-ezere Iji ru n’igwe.
6. Chukwu Mmụọ Nsọ biko nye anyị obi dị nsọ, K’anyị wee were obi añụrị na-arụ ọrụ Chukwu.
7. Chukwu Mmụọ Nsọ biko nye anyị egwu Chukwu, K’anyị na-atụ Chukwu egwu na-eso ụzọ ya.
8. Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ.
Other Igbo Easter Hymns
- Kristi Ebilitewo
- Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ
- Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m
- Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị
- Jesu Kristi Bilitenụ
- Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ka Anyị Ñurịa Okwukwe Anyị Enwego isi
- Onye bi n’igwe Mee Ebere
- Kristi Kulitere n’ọnwụ
- Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ
- Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike
- Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile
- Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị
- Ụwa nile Goribe
- Ụwa nile Ñụrịa
- Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo
- Ñụrịanụ Kristi Ebilitego