Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile Lyrics

d:-:m:d/r:-:f:r/d:-:m:d/s,:l,:t,:-/d:-:m:d/r:-:f:r/d:-:t,:-.t,/d:-:-:-//

Chorus: Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ niile

Bịa ga-eleta mkpụrụobi ndị nke gị.

1. A na-akpọ gị onye ntasị obi,

Onyinye Chukwu si n’eluigwe bịa.

2. Ekpo Chukwu kere igwe na ihe ga,

Gị mere ya ka o nwee ndụ niile n’ụwa.

3. Ekpo Jesu doro nzukọ n’ụwa,

Gị mere ya ka O nwee ndụ nke grasịa.

4. Gịnwa na-edo anyị nsọ na Chukwu,

N’ụlọ obi Gị, n’ụmụnna nke Jesu.

5. Nye anyị ume nke ịkwụdo na nlega,

N’afọ ọma Gị nye onyinye gị ga.

Other Igbo Easter Hymns

Other Catholic Hymns