Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike Lyrics

s:s:s/m:s:s/l:-:-/s:-:-/

Chorus: Chukwu Mmụọ Nsọ onye okike,

Bịakwasị n’obi ndị I kere

Were grasịa si n’eluigwe,

Hunye n’obi ndị kwerenụ.

1. Ị bụ onye ntasị obi,

Ya na onyinye mmụọ nke Chukwu,

Nke nyere ndụ na ịhụnanya,

Na ihe na-asọ obi mmadụ.

2. Ị bụ añụrị ndị nọ n’igwe,

Ntasi obi ndị nọ n’elu ụwa,

Ịhụnanya maka ndị nsọ,

Na obi ebere maka ndị njọ.

3. Hunye n’obi ndị kwerenụ,

Amamihe, nghọta alo,

Ike ọmụma, obi dị asọ,

Na onyinye nke egwu nke Chukwu.

4. Chukwu Mmụọ Nsọ kuziere anyị,

K’anyị wee mara Nna na Nwa,

K’anyị wee kwe n’ụwa ebighịebi

Ka I si na Nwa wee dị.

5. Tobenụ Nna tobenụ Nwa,

Ka ụnụ wee too Chukwu Mmụọ Nsọ,

Ka Chukwu Nwa were grasịa,

Nke Mmụọ Nsọ nke ya kesaa n’ụwa.

Other Igbo Easter Hymns

Other Catholic Hymns