Eligwe Obodo Anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Eligwe Obodo Anyị‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns composed by Fr. Azuka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Eligwe Obodo Anyị Lyrics (Key C 2/4)

.d’/d’.t:s.l/s’:-.d’/d’.t:s.l/s:-

.m/m.m:s.s/s:-.f/f.r:r.m/m:-.

Chorus: Eligwe Obodo Anyị

Eligwe Obodo Anyị

Obodo ndị ọma,

ebe ozuzu ike.

.s/s.m:d.r/d:-.f/f.r:r.m/m:-.

1. O nwanne m zur’ike

Ọrụ ụwa Erika.

2. Ka Kristi n’onwe ya bụrụ ezu m ike.

3. Ka ndị ọma nke Chukwu duruo gị n’eluigwe.

4. O nwanne m zuru ike nwanne m biko nọdị mma.

5. Onye geje n’igwe,

Onye geje n’igwe,

Onye ji ezi omume.

6. Gosịnụ ọr’ụnụ

Gosịnụ ọr’ụnụ

ihe imere n’ụwa.

7. Bịa k’ụnụ hụ Dinwenụ

Bịa k’ụnụ hụ Dinwenụ

Onye na-akpọ ụnụ ncha.

8. Bịa k’ụnụ zuru ike

Bịa k’ụnụ zuru ike

Ọrụ nke ụnụ amaka.

9. Batanụ n’eluigwe

werenụ oche eze

ndị nwere okwukwe.

10. O nwanne m zuru ike na Dinwenụ.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns