Eluigwe ga-abụ Ụgwọ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Eluigwe ga-abụ Ụgwọ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Eluigwe ga-abụ Ụgwọ Lyrics

Chorus: Eluigwe (3) gab’ụgwọ.

1. Eluigwe gab’ụgwọ

Nke Chukwu ga-akwụ anyị;

K’anyị rịọ otito.

2. Eluigwe gab’ụgwọ

ndị nile chọlụnụ

Onye ọbụla n’achọ

Genwe ike ilu n’elu.

3. Eluigwe gab’ụgwọ

kwe n’okwu nke Chukwu:

Chekwube n’igelu

M’idebe iwu Chukwu.

4. Eluigwe gab’ụgwọ

nwa oke I nile

Jigide nchekwube:

Oge dị nwankenke.

5. Eluigwe gab’ụgwọ

Ị chọlụ nkusili

Mgb’iji nọ n’afụfụ,

Welite anya n’elu.

6. Eluigwe gab’ụgwọ

Ọnwụ mghelụ ụzọ

Mkpụl’obi je n’elu

Jee binyelụ Chukwu.

7. Eluigwe gab’ụgwọ

Na ngoli n’otito

Añụrị nke eluigwe

Ga na-adị ebebe.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns