Etum ka Anyị bụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Etum ka Anyị bụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Etum ka Anyị bụ Lyrics
s,:-:s,/m:-:m/d:-:-/(m,:s,.m,:d, bass)/l,:d:t,/l,:-:l,/s,:-:-//
Chorus: Etum k’anyị bụ (ntụ nara ntụ) ka mmadụ bụ. Ahụ anyị bụ aja, aja n’ar’aja, mkpụrụobi anyị ga-eje n’ihu Chukwu, ka e kpe ya ikpe Biko Eze bi n’igwe onyenwe m mee ebere, Biko Eze bi n’igwe onyenwe m mee ebere.
1. Mmadụ kwụsịkelerị nwa oge, chee echiche jụọ onwe gị ihe ibu.
2. Leenụ k’onye nwụrụ anwụ si tọgbọrọnụ
Ma n’ụtụtụ k’ọdị ndụ a na-etu ya odogwu ome mgbe oji, agụ, dike nwanne m
Dike b’ozi n’ihu onye ikpe.
3. Leenụ nnukwu mmadụ n’ụwa
K’ọbụzi ihe nkịtị, nri ahụhụ.
4. Ihe mmadụ emela n’ụwa, ọ gaghi agbanahi ọnwụ, Ị ga-azarịrị ajụjụ n’ihu Chukwu.
5. Onyenweanyị, Ị maara n’anyị adịghị ike
Meere anyị ebere.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Cheta m Onyenwe m
- Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ
- Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta
- Chukwu biko Ewezila iwe
- Eluigwe ga-abụ Ụgwọ
- Eligwe Obodo Anyị
- Etum ka Anyị bụ
- Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ
- Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe
- Ezumike Ebebe
- Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ
- Jerusalem Ụlọ Ndokwa
- Ka ndị Mmụọozi duba Gị na Paradise
- Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha
- Ndị Nsọ nke Chineke
- Nara nara Aja biko Chukwu
- Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ
- O Paradise O Paradise
- Ha nọ na-ezu Ike
- Ike Agwụwo Ọnwụ
- Ihe Obiọma biko Dube m
- Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ
- Obe Nsọ na-amụba n’ụwa
- Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe
- Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa
- Nna ka E mee Uche Gị
- Anyị nwere Olileanya