Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe Lyrics (Key F 2/4)
.s:-.f/m:s.s/m.f:f.m/r:f.m/-.d:-.m/m:r.r/-.r:-.f/
f:m.m/m.s;f.m/r.m:d.d/l,.r :r.d/t,:d:d/d:-/
Chorus: Eze Igwe Chukwu meghere anyị Ụzọ nke igwe (2ice)
Ala ọma Nna-anyị, Ala ọma Nna anyị, Ala mara mma ala Chukwu meghere anyị ụzọ nk’igwe etc.
:.m/s:s/s:-/l:-.l/s:-.m/s:s/s:-/m.s:m.f/r:f.m-.://
1. Eze-igwe, Chukwu igwe, meghe ụzọ, meghere anyị ụzọ nk’igwe (Ch).
2. Eze kere ala, ke igwe, meghe ụzọ, meghere anyị ụzọ nk’igwe.
3. Ala ọma nk’inyere Israel, Nk’inyere Israel, Ala ọma nke inyere anyị, nk’inyere anyị, Meghere anyị ụzọ nk’igwe.
4. Anyị ekene Ngị O Chukwu, Ngị O Chukwu ala ọma nke inyere anyị, nk’inyere anyị meghere anyị ụzọ nk’igwe.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Cheta m Onyenwe m
- Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ
- Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta
- Chukwu biko Ewezila iwe
- Eluigwe ga-abụ Ụgwọ
- Eligwe Obodo Anyị
- Etum ka Anyị bụ
- Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ
- Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe
- Ezumike Ebebe
- Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ
- Jerusalem Ụlọ Ndokwa
- Ka ndị Mmụọozi duba Gị na Paradise
- Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha
- Ndị Nsọ nke Chineke
- Nara nara Aja biko Chukwu
- Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ
- O Paradise O Paradise
- Ha nọ na-ezu Ike
- Ike Agwụwo Ọnwụ
- Ihe Obiọma biko Dube m
- Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ
- Obe Nsọ na-amụba n’ụwa
- Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe
- Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa
- Nna ka E mee Uche Gị
- Anyị nwere Olileanya