Ezumike Ebebe [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ezumike Ebebe‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ezumike Ebebe Lyrics

m:m:s/s:-:-/f:f:l/l:-:-/s:s:d/d:s:-/t:t:l/l:d’:s/m:m:s/

s:m:m/m:-:-/l:d:s/m:m:m/s:r:f/m:-:-//

Chorus: Ezumike ezumike ezumike Ebebe onyenwe anyị nye ha ezumike Ebebe k’ihe dị ebighịebi chakwasị ha.

1. O kwesịrị O Chineke ka a bụnyere Gị abụ na Zion. Nkwa e kwere gị a ga-ekwe ya na Jerusalem nụrụ mmadụ nile ya abịakwuta gị.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns