Ha nọ na-ezu Ike [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ha nọ na-ezu Ike‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ha nọ na-ezu Ike Lyrics

Chorus: N’anya ndị nzuzu ọ dịka ha nwụrụ anwụ mana n’aka Osebụrụwa ka ha nọ n’ezu ike.

1. Aja ka mmadụ bụ, N’aja ka ọg’alaghachi Chukwu wetara, ya nwa ewerego, ekene dịrị aha onye kacha elu.

2. Mkpụrụobi ndị ezi omume nọ n’aka Dinwenụ. Ndị ajọ omume agaghị ahụ Dinwenụ. Ya mere nwanne m chetakwa n’ezie n’anyị nile ga-anwụrịrị anwụ.

3. Mmadụ, kedụ uru ọ ga-abara gị ma iritecha ụwa ma mkpụrụobi gị a gaa ọkụmmụọ, hichaa anya mmiri.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns