Ike Agwụwo Ọnwụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ike Agwụwo Ọnwụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ike Agwụwo Ọnwụ Lyrics

Alleluia, Alleluia,

Ike agwụwo ọnwụ. Ike ike, ike ike.

Ike agwụwo ọnwụ.

Ike ike ike ike ike agwụwo ọnwụ.

Ike ike ike ike, ike agwụwo

Ọnwụ ka ndị nile kwere na Kristi ñụrịba ọñụ

na kristi Emeriwo ọnwụ.

Alleluia Alleluia. Alleluia.

Alleluia Alleluia. Alleluia

1. Jesu Ọkpara Chukwu. Onye si n’eligwe bịa. Onye si n’eligwe bịa. Onye si n’eligwe bịa n’ụwa maka nzọpụta nke mmadụ emeriwo ọnwụ mee ka anyị nwere onwe anyị o.

2. Ọnwụ olee ike gị? Isi añụrị anyị bụ na Kristi kulitere n’ọnwụ DC. Ọnwụ olee ike gị? Isi okwukwe anyị bụ na Kristi kulitere n’ọnwụ DC. Ọnwụ olee ike gị? Isi aja anyị na-achụ bụ na Kristi kulitere n’ọnwụ DC ka ndị nile nwere olile anya ñụrịa. Ụmụ Chineke ñụrịwanụ ọñụ na Kristi emeriwo ọnwụ.

3. Onye kwere na Kristi nwụrụ maka ya, Jesu Kristi, Onye kwere na Kristi kulitere n’ọnwụ nwere isi ọma. Ngọzi g’adịrị ha bụ ndị n’ahụghị n’anya ma kwere n’oziọma Kristi.

4. Ka ihe ọbụla Chukwu kere goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ na Kristi emeriwo ọnwụ. Ụnụ ndị agbapụtara goribenụ. Goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ, goribenụ na Kristi emeriwo ọnwụ. Kwebenụ alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns