Jesu Kristi Bilitenụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu Kristi Bilitenụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu Kristi Bilitenụ Lyrics
m:f:s:m/f:l:l:s/m.f:s.d:f:m.f/m:r:d:-/m:s:l:s/
f:m:m:r/m.f:s.d:f:m.f/m:r:d:-/d’:d’:r:s/d’:r’:m’:-/
d’.d’:r’.s:d’:t.d’/t:l:s:-/s:l:d’:m/f:l:l:s/d’.t:l.s:l:d’.r’ /d:t:d:-//
Chorus: Jesu Kristi bilitenụ – Alleluia
Nya k’anyị ga-eji ñụlịba – Alleluia
Ọ nwụrụ n’elu obe – Alleluia
K’owee gbapụta anyị na njọ – Alleluia.
1. K’anyị nye Chukwu Nna otito – Alleluia
Na Chukwu Nwa bilitennụ – Alleluia
Ọnwụ adịrọzi ọzọ – Alleluia
Nya k’anyị ga-eji ñụlịba – Alleluia.
2. Site n’ọnwụ nke Jeus – Alleluia
K’oji nye ndụ ebebe – Alleluia
Kịta n’eluigwe ka ọ na-achị – Alleluia
Eze nke n’enwero nkwụsị -Alleluia.
Other Igbo Easter Hymns
- Kristi Ebilitewo
- Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ
- Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m
- Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị
- Jesu Kristi Bilitenụ
- Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ka Anyị Ñurịa Okwukwe Anyị Enwego isi
- Onye bi n’igwe Mee Ebere
- Kristi Kulitere n’ọnwụ
- Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ
- Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike
- Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile
- Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị
- Ụwa nile Goribe
- Ụwa nile Ñụrịa
- Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo
- Ñụrịanụ Kristi Ebilitego