Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ Lyrics

Chorus: K’anyị ñụrịbanụ, k’anyị goribenụ

Ñụrịbanụ ọñụ,

Ndị ọma bi n’igwe na eto Chukwu

Alleluia Messiah ebiliwo.

1. K’anyị ñụrịbanụ ụwa nile goribe Kristi ebiliwo.

2. Alleluia n’eluigwe, Alleluia n’elu uwa, Alleluia na ebe nile.

3. Ozi si n’igwe bịa, ka ụnụ ñụrịba kwebenụ ukwe añụrị otito, dịrị ya ebebe.

4. Eluigwe na ala nyenụ Dinwenụ anyị otito maka na omeriri ọnwụ.

5. Hosanna na elu kacha elu, I mejuru nkwa I kwere, Chukwu Nwa ebiliwo.

6. Otito dịrị Nna, otiti dịrị nwa, Otito dịrị Mmụọ-Nsọ.

Other Igbo Easter Hymns

Other Catholic Hymns