Kristi Kulitere n’ọnwụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Kristi Kulitere n’ọnwụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Kristi Kulitere n’ọnwụ Lyrics
d’:-:s:/s.s:s.s:l:l/f’:f’:r’:r’/t.t: t.t:d:d/
Chorus: Kristi kulitere n’ọnwụ
Onyenweanyị kulitere n’ọnwụ,
alleluia, alleluia, alleluia
Ọnwụ enworọzi ike n’ebe ọ nọ.
1. Eligwe na ụwa goribenụ,
Ñụrịbanụ n’ihina Kristi emeriwo ọnwụ.
2. Ụbọchị tata bụ Dinwenụ mere Ya
K’anyị goribenụ, k’anyị kwebenụ Alleluia, Alleluia.
3. Jesu ebilitewo ka osiri kwu, obilitewo
Kristi ebilitewo k’osiri kwu Alleluia.
4. Kristi emeriwo, Kristi achịbago
Kristi bụ Eze anyị.
5. Otito dịrị Chineke, Otito dịrị Chineke n’elu kacha elu.
Other Igbo Easter Hymns
- Kristi Ebilitewo
- Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ
- Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m
- Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị
- Jesu Kristi Bilitenụ
- Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ka Anyị Ñurịa Okwukwe Anyị Enwego isi
- Onye bi n’igwe Mee Ebere
- Kristi Kulitere n’ọnwụ
- Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ
- Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike
- Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile
- Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị
- Ụwa nile Goribe
- Ụwa nile Ñụrịa
- Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo
- Ñụrịanụ Kristi Ebilitego