Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ Lyrics
Chorus: Ngọzi dịrị ndị dara ogbenye n’ime mmụọ makana alaeze eligwe bụ nke ha. Ngọzi dịrị ndị dara ogbenye n’ime mmụọ.
1. Mba nile geenụ ntị, ndị ọgaranya, ndị ogbenye, ndị ukwu na ndị nta, geenụ ntị.
2. Ọnyịrị mmadụ ịgbata onwe ya, kwụọ Chineke ụgwọ onwe ya, Ọnyịrị mmadụ igota ndụ ebebe nke ọ na-agbanarị ọnwụ.
3. Egwu atụla ụnụ mgbe mmadụ n’aba ọgaranya mgbe akụ-n’ụba ya n’abawanye n’ihina ọ gaghị eji ya ala mmụọ, akụn’ụba agaghị eso ya baa n’ili.
4. Ọnwụ dịrị ndị nzuzu, ndị tụkwasara obi ha n’akụ n’ụba ha, Ọnwụ dịrị ndị w’ar’anya ha gahupuru ndị ọzọ amamihe n’akụ n’ụba ha, ala ili abụrụ ebe obibi ha ebighịebi.
5. Ụfọdụ ji ọgwụ akpa ego nke ha, ụfọdụ ji ndụ n’aghụgbọ n’ori aba ơgaranya.
6. Kedụ ihe ọ ga-abarụ mmadụ, ma oritesịa ụwa nile n’uru ma mkpụr’obi ya efunarị ya baa n’ọkụ mmụọ ebighịebi.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Cheta m Onyenwe m
- Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ
- Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta
- Chukwu biko Ewezila iwe
- Eluigwe ga-abụ Ụgwọ
- Eligwe Obodo Anyị
- Etum ka Anyị bụ
- Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ
- Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe
- Ezumike Ebebe
- Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ
- Jerusalem Ụlọ Ndokwa
- Ka ndị Mmụọozi duba Gị na Paradise
- Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha
- Ndị Nsọ nke Chineke
- Nara nara Aja biko Chukwu
- Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ
- O Paradise O Paradise
- Ha nọ na-ezu Ike
- Ike Agwụwo Ọnwụ
- Ihe Obiọma biko Dube m
- Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ
- Obe Nsọ na-amụba n’ụwa
- Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe
- Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa
- Nna ka E mee Uche Gị
- Anyị nwere Olileanya