Ñụrịanụ Kristi Ebilitego [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ñụrịanụ Kristi Ebilitego‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ñụrịanụ Kristi Ebilitego Lyrics
s,:-.d:-:s,/s,:-.d:-:s,/m.m:-.m:-.m:d/s:-:-:-/
Chorus: Ñụrịanụ na Kristi esigo n’ọnwụ bilie ọnwụ, ọnwụ, ọnwụ, ọnwụ, ọnwụ, ọnwụ, ọnwụ olee kwa n’ike gị.
Solo sop: Ana m aj’ọnwụ olee kwan’ike, njọ n’onwe gị. Oleekwanụ ike gị. Ịjụkw’ekwensu, oleekwanụ ike gị, Omego k’osiri kwu na mbụ, odogwu ọka mee, Ñụrịbanụ ndị kwere na Jesu O O ñụrịbanụ na omeriwo ọnwụ, n’otito ya, O O ñụrịbanụ na ya, Ndị kwere na Nwa Chukwu gazi, Enwe ndụ ebebe dịrị Anwụghị’anwụ, O Nna bikodaluụ, Otiti dịrị gị.
1. Jesu onye nụụ amara ikp’ọnwụ, Onye nụụ abịazachara ahụ, A pịara y’ihe, kpube ya okpu ogwu, Onye nụụ ekpubere okpu ogwu, Obilitego, ndị iro ya agbasasịchaala.
2. Dinwenụ gwara Dinwenụ, Nọrọ n’aka nri, g’anye na mụ akwatuchaa ndị iro gị, mere gị ha ebe nzọdo ụkwụ gị Chukwu emezuwo nkwa okwere, O Nna anyị ekelee.
3. Biko nyere m aka kwusaba Kristi n’ụwa nile n’otito ya obiliwo n’ọnwụ Omeriwo ọnwụ n’otito, Nyeghachi anyị ndụ n’uju, ñụrịa biko, O jiri otito bilie tobenụ Chukwu nyeghachi anyị ndụ n’uju ya, ọzọ ñụrịbanụ, ukwe ngori, alleluia, alleluia, alleluia.
Other Igbo Easter Hymns
- Kristi Ebilitewo
- Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ
- Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m
- Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị
- Jesu Kristi Bilitenụ
- Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ka Anyị Ñurịa Okwukwe Anyị Enwego isi
- Onye bi n’igwe Mee Ebere
- Kristi Kulitere n’ọnwụ
- Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ
- Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike
- Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile
- Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị
- Ụwa nile Goribe
- Ụwa nile Ñụrịa
- Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo
- Ñụrịanụ Kristi Ebilitego