Onye bi n’igwe Mee Ebere [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Onye bi n’igwe Mee Ebere‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Onye bi n’igwe Mee Ebere Lyrics

Chorus: O Dinwenụ mere anyị ebere anyị bụ ndị njọ.

1. Osebụlụwa onye ebere nara ekpere anyị.

2. Onye bịara ụwa ka ọzọpụta anyị mere anyị ebere.

3. Onye bịara ụwa wee kpochapụ njọ nara arịrịọ anyị.

4. Mee ebere nara ekpere anyị onye bi n’igwe.

Other Igbo Easter Hymns

Other Catholic Hymns