Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ Lyrics
s:-:m:l/f:-:f:-/m:-:m:-/r:-:-:-/r:s:m:-/m:m:f:-/
r:m:m:-/m:-:-:-/d’:-:s:-/s:-:s:-/s:s:l:-/l:-:-:-/r:s:f:m/r:-:m:f/r:-:-:-/d:-:-:-//
1. Ụnụ ncha bụ ndị kwelụnụ kwe-e n’otito dịlị Chukwu alleluia.
Jesu bilitere n’ọnwụ Alleluia, alleluia, alleluia alleluia.
2. N’ụzọ ụtụtụ k’anwụ wara
Ụmụnwanyị jere n’ili ite ude n’ahụ Jesu alleluia.
3. Otu mmụọma kwụrụ n’ụzọ, O wee sị ha ñụrịbanụ Dinwenụ ụnụ kulitere Alleluia.
4. Ka ndị ozi zoro n’ụlọ Dinwenụ bịakwutere ha, sị ha, ndokwa dịrị ụnụ ncha Alleluia.
5. Ma Thomas anọghị oge ahụ o kwenyeghị okwu ha kwuru wee sị; mụnwa ahụrọ ya Alleluia.
6. Dinwenụ wee sị Thomas weta aka gị tinye n’oghere ntu, abụzila ekwe ekwe ngị Thomas Alleluia.
7. Ngọzi dịrị ndị na-ahụghị ihe nile Jesu mere ma kwere okwu nzukọ kwuru Alleluia.
Other Igbo Easter Hymns
- Kristi Ebilitewo
- Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ
- Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m
- Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị
- Jesu Kristi Bilitenụ
- Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ka Anyị Ñurịa Okwukwe Anyị Enwego isi
- Onye bi n’igwe Mee Ebere
- Kristi Kulitere n’ọnwụ
- Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ
- Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike
- Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile
- Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị
- Ụwa nile Goribe
- Ụwa nile Ñụrịa
- Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo
- Ñụrịanụ Kristi Ebilitego