Ụwa nile Goribe [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ụwa nile Goribe‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ụwa nile Goribe Lyrics

Chorus: Ụwa nile goribe alleluia, k’anyị tienụ mkpu ọñụ, alleluia, k’anyị kwebe alleluia kwebe alleluia. n’ihina Kristi ebiliwo.

1. Ọñụ juputara igwe, ọñụ juputara n’elu ụwa makana Kristi meriri ọnwụ, alleluia.

2. Jesu Ọkpara Chineke bilitere n’ọnwụ, Ọnwụ ọnwụrụ n’elu obe n’ugwu Kalvarị, Ọnwụ ọnwụrụ iji mee k’anyị na Chukwu dịkwa n’udo, maka ihi ya k’anyị ncha goribe.

3. Ndị mmụọozi nk’igwe nile n’ekw’ukw’otito. Ha na-abụ alleluia, alleluia. Otito dịrị Nna, Otito dịrị Nwa dịkwaziri Mmụọ Nsọ, Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ ebighịebi. Amen.

Other Igbo Easter Hymns

Other Catholic Hymns