Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe Lyrics

Chorus: Werenụ anya lee Jesu ebe o koro n’obe ọ gbasar’ụnụ aka k’owere nar’ụnụ..

1. Ụnụ bụ ndị nọ n’ụwa ndị ahụhụ na Adado, Obi n’enu anu inu, cheta Jesu koro n’obe.

2. Ụnụ bụ ndị nọ n’ụwa n’ime ahụhụ na mkpa nkolopu dị ụnụ n’obi ọ na-ewute ụnụ.

3. Mgbe ndị b’ụnụ hapụr’ụwa elu erughị aka ala erughị aka Ọ na-ewut’ụnụ.

4. Mgbe ọnwụ ụnụ ji bịa egwu ikpe na-atụ ụnụ cheta Jesu koro n’obe.

5. Bịakwutenụ mụ ụnụ ndị nọ n’ahụhụ ndị ahụhụ na-anyịgbu Jesu n’ekwu, aga ụnụ ezumike.

6. Ọ bụrụ n’ịchọrọ ịbụ onye otu mụ Jesu n’ekwu gị onwe gị buru obe gị sobe mụ ụbọchị ndụ gị nile.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns