Amụrụ Dinwenụ N’ụwa [Complete Hymn with Lyrics]

Amụrụ Dinwenụ N’ụwa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Amụrụ Dinwenụ N’ụwa‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Amụrụ Dinwenụ N’ụwa Lyrics

l:-l:-:l/s.s:l:l:s/d’:l:t:s/s:-:-:-/l:-.f:f:s/m:m:-:-/-:-:-

:s/d’:l.r:r:t/t:-:-:s/l:f.s:s:m/m:-:-:-/-:-.s:fe:s//

1. Ndị mmụọma siri n’eligwe gbadata n’ụwa

Mgbe amụrụ Dinwenụ.

Ha na-ekwere ya ukwe.

Ha na-ekwere ya ukwe na asị.

.m:s:d’/t:-:-:-/-:l:t:f’/m’:-:-:-/m’:-

f’:-:s’/r’:-:-:-/r’:-m’:-

:f/d’:r’:r’:d’:s/l:-d’:-:l/t:-:l:-/s:-:-:–(1st End)

(2nd Ending) /l:-l:-s:s/-:s.f:r/m:-r.d:r/d//

Chorus: Alleluia, Alleluia, Hosanna,

Hosanna, na na-ebe kacha elu dịrị gị

Jesu Kristi Alleluia Alleluia

Hosanna, Hosanna na-ebe kacha elu

dịrị nwachukwu Jesu Kristi.

2. Ụwa nile soronụ ndị mmụọma

soronụ ndị mmụọma soro ndị

mmụọma kwebere Dinwenụ

Ukwe dị ọhụrụ were n’ụbọ ụba dị ụtọ

Ụbọ na Opi kwebere ya ukwe na-asị Alleluia.

3. Onye nzọpụta anyị Jesu abịago

onye nzọpụta anyị Kristi abịago

nwebenụ añụrị na Kristi abịago

Jesu abịago n’onwe ya

kwebere ya ukwe na-asị.

4. Otito otito otito dịrị Nna onye

zitere gị Kristi Eze amụrụ ọhụrụ

otito otito otito dịrị nna onye

zitere gị dịrị gị adịkwara mmụọ nsọ ebebe.

Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen.

Other Igbo Advent/Christmas Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X