Bịa kene Emmanuel [Complete Hymn with Lyrics]

Bịa kene Emmanuel [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịa kene Emmanuel‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịa kene Emmanuel Lyrics

1. Bịa kene Bịa kene Emmanuel

Bịa zọta ọrụ Israel

Achụpụrụ Ọ na-eri uru so ya

Ganye na nwa nke Chukwu abịa.

Refrain: Golibe, Golibe Emmanuel Ga-abịakwute gị Israel.

2. Bịa kene ngị nkpọ nke Jesse

Zọpụta ya na mmegbu ekwensu.

Zọpụta ndị nke gị n’ọkụ mmụọ

K’imee ka ha merie ọnwụ.

3. Bịa kene ngị anyanwụ ụtụtụ

Bịa tasie anyị obi site na ọbịbịa Gị

Chụsasịa urukpu anyasị

K’ọchịchịị na egwu nk’ọnwụ gbanaba.

4. Bịa kene ngị ugodo David

Bịa megheer’anyị ọnụ ụzọ eligwe

Chụsasịa egwu n’atụ anyị si n’elu

Gbochiezilanyị ụzọ ahụhụ nile.

5. Bịa kene Dinwenụ j’ike nile

Nke nọ n’elu ugwu Sịnaị

Si n’urukpu ji ike na ebube,

Wee nye ndị nke gị,

Iwu n’oge Ochie.

Other Igbo Advent/Christmas Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X