Bịa leta Anyị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịa leta Anyị‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịa leta Anyị Lyrics
s.s:-.s:m.m:m/s.d’:-.l:s.s:m/l.s:-:-:-/s.t:-
.l:s:r/f.m:-:s:s/m.f:-.r:-:-/d.m:-:-:-//
Chorus: Chukwu onye ker’anyị lot’ihe lkwe’anyị anyị na nkwa si n’igwe bịa let’anyị Chukwu wer’ọsọ bịa.
1. Si n’igwe bịa let’ụwa
echekwana nwa nke Chukwu
k’ịnapụga anyị n’ahụhụ
ajọ mmụọ n’erugharị
K’owee mee k’anyị la n’iyi
We’ebere lot’anyị
Chuikwu wer’ọsọ bịa.
2. Si n’igwe bịa Nwa nke Chukwu
bịa leta ndị nọ n’ahụhụ
ndị nile na nọ n’ọchịchịị
Sọ ngị g’akuzir’anyị ụz’ag’eso weelu n’elu.
Sọ ngị g’enyer’anyị aka
Chukwu wer’ọsọ bịa.
3. Ewela iwe Nna ebere
ezie na njọ anyị hiri nne
haga anyị do anyị ebebe
Ọ na-ewut’anyị n’obi k’anyị si hapụ ụzọ gị
Loghaa Chineke lot’anyị
Chukwu wer’ọsọ bịa.
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi