Bịanụ n’agbuke [Complete Hymn with Lyrics]

Bịanụ n’agbuke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịanụ n’agbuke‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịanụ n’agbuke Lyrics

Chorus: Bịanụ n’agbuke ụmụaka bịakwutenụ eze ụnụ

kwenụ ukwe nke ndị mmụọma

kpakpa nd’ụtụtụ kwụ na Bethlehem.

1. Odina n’etiti ụmụ anụ bụ Dinwenụ ony’okike anyị. Ụgụrụ na-eku na-atụ oyi. Lee Ọ na-ebere ụwa akwa, Dinwenụ mere m ebere.

2. Ọrapụrụ otito ya ka amụ aka onwerụ maka anyị oro olu anu gulu n’ekele mmadụ gulu ịfụ ya na anya, Dinwenụ meelụ ebere.

Other Igbo Advent/Christmas Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X