Bịanụ ndị kwelụnụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịanụ ndị kwelụnụ‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịanụ ndị kwelụnụ Lyrics
d:-:s,:d/r:-:s,-/m:r:m:f/m:-:r:d/d:-:t,:l,
/t,:d:r:m/t,:-:l,:-/s,:-:-:-/s:-:f:m/f:-:m:-
/r:m:d:r/t,:-:s,:d/d:t,:d:r/d:-:s,:m/m:r:m:f
/m:-:r:m/f:m:r:d/t,:-:d:f/m:-:r:-/d:-:-:-//
1. Bịanụ ndị kwelụnụ
N’añụlị na ngolị
K’ụnụ welụ ọsọ bịa na Bethlehem
Amụlụ tata Dinwenụ ndị mmụọma
Bịanụ gesekpulunụ (3ice) Dinwenụ.
2. N’ime ọfịa ndị nche atụlụ
Nụlụ ukwe ndị mmụọma
Fa webịa n’ofu nje ga hụ Chukwu
Ka anyị n’ụwa nile
K’anyị soro ha n’ekele Eze nk’ụwa
Bịanụ gesekpulunụ (3ice)
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi