Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe Lyrics
::d’:s/d’:d’:l:m/s:-:d’:s/d’:d’:l:m/s:-:d’:l
/t:d’:l:t/s:s:d’:s/l:l:f:s/m:-.s:s:m/f:r:d:m//
Chorus: Che ntị ndị mmụọ-ozi na-ekwe
che ntị ndị mmụọ ozi na-ekwe
Ha na-ekwe na-eto Nwa Eze
Udo g’adịrị mba nile
Chukwu na ndị njọ edoo.
1. Tienụ udu kpọọnụ ụbọ aka,
Tienụ udu kpọọnụ ụbọ aka,
Toonụ Eze ụwa nile
Emmanuel bụ eze ụwa nile.
2. Amụrụ Eze nk’Israel, (2ice)
Kristi Eze ụwa nile,
Ñụrịanụ Kristi abịago.
3. Bịanụ kelenụ nwa eze, (2ice)
kpakpando nke igwe g’edu ụnụ
Ndị Eze ito wee kulie.
4. Emmanuel bụ eze nk’udo, (2ice)
Ala eze ya dị mgbe nile
Messiah nke ụnụ abịago.
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi