Ka amụrụ Jesu Eze anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ka amụrụ Jesu Eze anyị‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ka amụrụ Jesu Eze anyị Lyrics

d’:s:s/l:m:-/s:-:f/m:-:d/f:r:d/m:-:-/s:r:f/m:-:-

/s:l:s/m:f:r/d:-:-/m:m.s:s/s:f:-/m:-:m/m:-:-//

1. K’amụrụ Jesu Eze anyị;

Na Bethlehem n’ụlọ anụ;

Marịa gbobe Ya akwa,

Owenibe Ya n’ahịhịa.

s:s:d/s:l:-/d’:-:s’/m:-:-/m:m:s/f:l:-

/l:-:s/m:-:-/s::s/f:-:f/m:-:-//

Chorus: Otito dịrị Chineke

Otito dịrị Chineke n’elu kasị elu.

2. Ndị nche atụrụ nọ n’ime ọhịa

Ndị biri nso n’obodo ahụ,

Ka ha na-eche atụrụ ha,

Ha nụrụ ukwe nke ndị Mmụọma.

3. Nee ofu Mmụọ-ozi nke Chukwu,

Kwụdebe ha na ntụmadị,

Ka ha hụrụ otito Chukwu

Ha wee tụba nnukwu egwu.

4. Mmụọma sị ha; ụnụ atụla egwu,

Makana e wetalụ m ụnụ,

Oziọma nke si na eluigwe

Nke ga-adịrị mmadụ nile.

5. Tata n’obodo nke David,

Amụrụ ụnụ eze Kristi,

Onye nzọpụta nke mmadụ,

Ma nke ga-abụrụ ụnụ akara.

6. Ụnụ ga-ahụ Nwa amụrụ ọhụụ,

Nke Nne Ya gbobelụ akwa.

Enibelụ Ya na ụlọ anụ.

Jeenụ, ga sekpuere Chukwu.

7. Ekpo Mmụọma kwusịlị okwu.

Igwe ndị mmụọma nke eluigwe,

kunyelụ Ya ozigbo ahụ,

N’eto Chukwu.

N’eto Chukwu n’ekwe ukwe.

Other Igbo Advent/Christmas Hymns

Other Catholic Hymns