Kpakpando na-amụke [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Kpakpando na-amụke‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Kpakpando na-amụke Lyrics
Chorus: Kpakpando na-amụke n’ụchịchị ahụ mgbe Vejin Marịa ji mụ Jesu.
1. Ọ bụ Marịa nọ Ada nke Anna
Onye mụpụtara Osebụrụwa.
2. O nyibe ya n’ụlọ n’ime Bethlehem
Ebe ehi na anyịnya na arahụ ụra.
3. Joseph dị nsọ nọdụ ile Nwa anya,
Nnukwu ihe omimi nke a tụrụ ya n’anya.
4. Bịanụ mmadụ nile n’ime Bethlehem.
Welụ too Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ.
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi