Kụa Mgbịrịgba Kristimas [Complete Hymn with Lyrics]

Kụa Mgbịrịgba Kristimas [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kụa Mgbịrịgba Kristimas‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kụa Mgbịrịgba Kristimas Lyrics

1. Kụa mgbịrịgba nke Kristimas kụa, kụa, kụa, kụa, kụa, kụa, kụa, kụa, kụa, kụa n’ụwa nile n’amụrụ Jesu taa. DC.

Amụrụ ya na Bethlehem Kristi Eze otito site n’ugwu na ndịda nile n’amụrụ Jesu taa.

Ref: Kụa, kụa, kụa mgbịrịgba, kụa mgbịrịgba, kụsa mgbịrịgba nke Kristimas kụanụ tata n’oke añụrị na-amụrụ Jesu taa.

2. Jesu ọkpara Chineke, Ọ bịakwa n’ụwa ọzọ. Amụrụ ya n’ụlọ anụ, Jesu amụrụ ya. DC.

Ọ bịara zọpụta ndị njọ, Kristi Ez’otito. Tienụ mkpu sị Hosanna, Na-amụrụ Jesu taa.

3. Mary bụ Nne Eze, Jesu; Ekene dịrị ya. Na-ọmụrụ Eze ụwa nile, Mary anyị ekele DC.

Otito dịrị Ez’ụwa nile, Hosanna dịrị ya; Site n’ugwu na ndịda nile, Na-amụrụ Jesu taa.

Other Igbo Advent/Christmas Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X