Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi Lyrics
Chorus: Ñụrịa n’onu ọñụ n’eligwe, ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Onyenweanyị onye nzọpụta Jesu Kristi.
1. Ụwa dum jupụtara n’añụrị na-amụrụ Onyenweanyị Jesu Kristi n’ụwa.
2. Amụrụ ya bụ eze na Bethlehem n’obodo nke David bụ ebe amụrụ Dinwenụ.
3. N’ụbọchị ahụ amụrụ Onyenweanyị ndị nche atụrụ hụrụ Dinwenụ ebe enibere ya n’agbuke ga wee sekpuere ya.
4. Ndịeze ịtọ si n’ọwụwa anyanwụ butere ya onyinye, onyinye ọlaedo n’ude dị oke ọnụ.
5. Ndị mmụọma n’ekwe na-asị otito dịrị Chineke n’elu kacha elu n’ụwa udo dịrị ndị mmadụ ndị obiọma.
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi