Onye Okike nke Kpakpando [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Onye Okike nke Kpakpando‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Onye Okike nke Kpakpando Lyrics
1. Onye okike nke kpakpando
Ndụ ebebe ndị kwerenụ
Jesu, nke gbapụta anyị
Nụr’arịrịọ ndị nke gị.
2. K’anyị wee ghara ịna n’iyi
Wer’afọma na ebere gị
Nyechighaa anyị ndụ ebebe.
3. K’iwee hichaa njọ dị n’ụwa
I were ahụ n’afọ Marịa
I wee pụta n’ụwaa n’ekwe,
K’ iwere nwụrụ n’elu obe.
4. K’otito gị mụbaa n’ụwa
K’onye ọbụla gụba aha gị
Ma n’eluigwe ka n’ọkụ-mmụọ
Ha nile rubere g’isi.
5. Anyị nile na-arịọ gị ugbu a
Jesu nke bụ nnukwu onye ikpe
Were grasịa gị si n’igwe
Zọp’t’anyị n’ajọ ihe nile.
6. Otito, ike na ebube na nsọpụrụ n’ebe nile
Dịrị Nna na Nwa na Mmụọ-Nsọ
Kịta rue na ndụ ebebe. Amen
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi