Si n’igwe bịa leta Anyị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Si n’igwe bịa leta Anyị‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Si n’igwe bịa leta Anyị Lyrics
s.s:-.s/m.m:m/s.d’:-.l/s.s:m/l.s:-/-:-
/s.t:-.l/s:r/f.m:-/s:s/m.f:-.r/-:-/d.m:-/-://
Chorus: Chukwu onye ker’anyị
Lota ihe ikwere anyị na nkwa
Si n’igwe bịa let’anyị.
Chukwu wer’ọsọ bịa.
s.l:-.f/m.s:-/f.l:-.m/-:-
/d’.s:s.s/l:f/m.m:-/-:-/s.s:-
.m/fr.s/s.s:-/-:-/ls:-s/s:f/r.m:-
.m/-:-/s.r:-.f/f:r.s/s.s:-.m/-:-
/s.l:-.f/m:-/f.s:-.r/-:-/s.s:-
.m/fr/d.m:-/-//
1. Si n’igwe bịa leta ụwa
Echekwana Nwa nke Chukwu
Ka ịnapụga’anyị n’ahụhụ
Ajọ mmụọ na erughalị
K’owee mee k’anyị laa n’iyi
Were ebere lota anyị
Chukwu were ọsọ bịa.
2. Si n’igwe bịa, Nwa nke Chukwu
Gaa leta ndị nọ n’ahụhụ
Ndị nile na nọ n’ọchịchịị
Sọ ngị g’akuzir’anyị
Ụzọ a ga-eso wee lue n’elu.
Sọ ngị ga‐enyer’anyị aka
Chukwu were ọsọ bịa.
3. Ewen’iwe, Nna nk’ebere
Ezie, njọ anyị rili nne
Ha ga-anyịdo anyị ebebe?
Ọ na-ewute anyị n’obi
Ka anyị si si agha n’ụzọ Gị
Loghaa Chineke, leta anyị
Chukwu were ọsọ bịa.
4. Nweenụ ndidi, dibenụ obi
Chukwu onye-okike nk’ụwa
Dinwenụ ụnụ n’onwe ya g’abịa
Mụnwa, Onye kere ụnụ.
Mụnwa ga-abịa tab’ahụhụ:
Chukwu nke ụnụ ga-abịa.
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi