Tobenụ ihe Omimi a [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Tobenụ ihe Omimi a‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Tobenụ ihe Omimi a Lyrics
s:d:d:-.t,/d:m:m:r/s:s:s:-.f/m:r:m:-/s,:d:d:-.t,
/d:m:m:r/s:r:r:-.d/t,:l,:s,:-/s:s:s:d/f:m:m:r/s:s:s:d/f:m:
m:r/(&)l:l:l:s/f:m:f:-/r:m.f:s:-.d/d:r:m:-(1st time DS)/d:r:d:-(2nd time).
Chorus: Tobenụ ihe omimi a
Eme n’uchichi taa
Amụrụ na Bethlehem Eze nke Jerusalem.
1. K’anyị nile jee tata
Ịhụ ihe na-atụ n’anya
Werenụ obi dị ọcha bịa
Ụnụ g’ahụ Chukwu anya.
2. Ofu Mmụọma nke Chukwu
Kwụdobe ndị nche atụrụ
ndị biri n’obodo ahụ
Ha wee tụba nnukwu egwu.
3. Ụnụ atụla egwu ọbụla
Abịara m Onye oziọma
Amụtara ụnụ tata
Nwa David, Onye Nzọpụta.
4. Nke a bụ ihe nrịbama
Ụnụ ga-ahụ otu Nwa
Enibere na agbuke
Na Nne nke n’eche ya nche.
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi