Ụbọchị Kristimas [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ụbọchị Kristimas‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ụbọchị Kristimas Lyrics

d’:s:s/l:-:-/m:-:-/::/m:-:m/m:-:f/s:-:-/::

/s:s:r’/t:-:s/s:-:-/f:f:l/s:-:m/m:-:-/::/m:m:s

/r’:-:-/m:-:f/m:-:-/::/m:m:s/f:l:s/s:-:s/s:-:f

/r:-:m/d:-:-/::d’/l:-:t/s:-:l/f:-:s/m:-:-/s:f:f

/r:-:r/m:-:-/d:-:-//

Chorus: Ụbọchị Kristimas bụ mak’onyinye, Onyinye nke Chukwu, na onyinye nke mmadụ. Onyiny’ahụ bụ Emmanuel, Onyinye bụ Nwa Chukwu bụrụ Nwa nke mmadụ, Noel, Noel, Noel, Noel Amụrụ Eze nke Isreal.

1. Chukwu Nna nyere ndị nọ n’elu ụwa onyinye kariri onyinye ọbụla. Ya bụ onyinye kpatara n’ụwa ańụrị kariri añụrị ọbụla.

2. N’ụbọchị Kristimas ka mmadụ nile n’enye Chukwu ekele maka obi ọma ya wee bunye Chukwu na Misa dị asọ Onyinye nụ onyere anyị Jesu Kristi. Noel…

3. Eligwe na ụwa n’enwe añụrị n’ọmụmụ nke Dinwenụ anyị Jesu Christi mmadụ na-añụrị maka nzọpụta. Eligwe na-añụrị mak’aja Misa anyị.

4. Otito dịrị onye nzọpụta onyenwe anyị Jesu Kristi Nnukwu ebube dịrị Marịa, Onye mụtaara anyị onye nzọpụta. Noel… Nna biko emehiela m gị megide elu megidekwa gị.

Other Catholic Advent/Christmas Hymns

Other Catholic Hymns