Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi Lyrics
Chorus: Werenụ ọñụ soro ndị mmụọozi nk’igwe
Tobe Chineke Nna kwebenụ
Hosanna dịrị Onyenweanyị n’amụrụ Eze ọhụrụ
Na Bethlehem aha ya bụ Emmanuel.
1. Otelụ aka ndị mmụọozi ji gwa anyị
Nwa nke Chukwu g’abịa n’elu ụwa
Tata amụrụ ya na Bethlehem
K’anyị werụ ukwe n’eto Chukwu.
2. Ọñụ jupụtara n’ụwa
Ọñụ jupụtara eluigwe
Ndị mmụọozi nke Igwe n’eto Chukwu
N’ihi na-amụrụ Eze nke Israel.
3. Ọbụ Kristi Eze ụwa nile,
K’amụrụ n’ụchịchị tata
K’anyị soro ndị mmụọozi nke igwe
N’ekwe ukwe n’eto Chineke anyị.
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi