Nsọ Nsọ Nsọ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Nsọ Nsọ Nsọ‘ is one of the popular Igbo Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Holy Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Nsọ Nsọ Nsọ Lyrics
Nsọ, Nsọ,Nsọ.
Osebụrụwa Chineke nke igwe ndị agha
Ebube Gị Jupụtara eligwe na ala.
Hosanna n’elu kacha elu.
Ọ dị ngọzi bụ Onye bịara n’aha Onyenweanyị.
Hosanna n’elu kacha elu.
Other Catholic Igbo Common of the Mass Hymns
- Onyenweanyị mee Ebere
- Onyenwanyị mee Ebere
- Onyenweanyị mee Ebere
- Onyenweanyị biko mee Ebere
- Onyenwe m Chineke mee Ebere
- Otito dịrị Chineke na elu kasị elu
- Otito dịrị Chineke
- Ekwe m n’otu Chineke
- Ekwem na Otu Chineke
- Nsọ Nsọ Nsọ
- Nna Anyị nọ na Eligwe
- Nna Anyị nọ n’eluigwe
- Nna Anyị nọ na Eligwe
- Nwatụrụ nke Chukwu
- Nwatụrụ nke Chineke
- Nwatụrụ Chukwu
- Nwatụrụ Chineke Nwatụrụ Chukwu